Kedu umu ihe na abu nsogbu mgbe mmadu di ime

From Audiopedia
Revision as of 17:05, 18 July 2023 by Marcelheyne (talk | contribs) (XML import)
(diff) ← Older revision | Latest revision (diff) | Newer revision → (diff)
Jump to: navigation, search

Oge idi ime, ahu gi na agbanwe, inwerekwara ike inwe otu ma o bu abuo n’ime nsogbu ndi a:

  • Igbo agbo
  • Obi icha oku
  • Akwara kochara eko
  • Nsi isi ike onyunyu
  • Pail
  • Ukwu na ami ami
  • Azu mgbu
  • Ukwu zara aza
Sources
  • Burns, A. A., Niemann, S., Lovich, R., Maxwell, J., & Shapiro, K. (2014). Where women have no doctor: A health guide for women. Hesperian Foundation.
  • Audiopedia ID: ig010707