Pail bu akwara zara aza n’akuku ike mmadu. Ha nadi ako oko, agba obara, na acha oku. Nsi isi ike inyu na eme ihea o ka njo.
Lee ihe i ga eme igbanahu ya: