Gini kpatara ara ji kachaara nwa m mma
From Audiopedia
Inye nwa ara bu otu n’ime ihe katagoro ahu ma di mma nke ukwu n’uwa niile gbaa gburu gburu, mana dika uwa na agbanwe, o na adimma inye umu nwanyi uche ma chetara ha ihe o ji di oke mkpa inye umu ha ara.
Inye nwa ara di oke mkpa n’ihi na: