Maka gini ka m ga eji ga ka eleta m ahu oge m di ime
From Audiopedia
Nleta ahu ana eme na afo ime di oke mkpa iji hu nsogbu n’oge tutu ha aburu ihe gbata gbata. Nke ezigbo ya adighi ahi aru ime, o bughikwa nke a na eji igwe-oru di onu eme. Ihe a nwere ike izo ndu mmadu.
O nwekwara ike inyere gi aka imara ebe i choro imu nwa gi, ma o n’ulo, ma o na ebe helt senta (ebe ahuike) ma o n’ulo ogwu.